Alum Di na Nwanyi.
O bu ihe jogburu onwe ya ná njo ma sigbuo nkakwu na isi . Kedu ihe mmadu ji isi were kotara onwe ya. Ihe n'eme na obodo anyi bu Nigeria riri mu onu.
Tata, inughi akuko etu esi toro otu nwa agboghobia, inu maka etu ndi uwe oji si kpochie umu nwoke n'ulo nkporo maka ihe "osise". Odinma, Akuko ubochi nke taa bu maka
Di na nwunye, ndi choro igba alukwaghim. Agaghi aguta Di na Nwunye ndi choro ikewa ekewa onu.O bu gini kpatara nke a? n'uche nkem, ihe kpatara onodu a bu :
Ihe nwanyi choro tupu o luo Di, abughi ihe ohuru mgbe o luchara di, mana kam juo,o bu gini kpatara nke a, ufodu Umunwanyi agburu ohuru, choro ihe n'emukemuke di iche iche, nke di ha, enweghi ike imere ha. Ufodu Umunwoke choro ka nwunye ha n'akpa agwa ha na akpa tupu a luo ha. Mana ebe odi otu a, kedu ihe aga eme ka o di nma.
Tupu nwoke na nwanyi agbanye alum di na nwanyi, ha abuo ga enwe ezi nghota zuru oke, ma kwekorita n' onweghi ihe ga ebute ogbaghara ma o bu ogbatuhe n'etiti ha abuo.
Afo obula, Di na Nwunye ga agakwuru onye ukochukwu ka o gozie Alum di na Nwunye ha.

Comments
Post a Comment